David Moinina Sengeh

David Moinina Sengeh
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereDavid Dezie
Ọrụ ọ na-arụresearcher, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Education of Sierra Leone Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard University, Massachusetts Institute of Technology, Red Cross Nordic United World College Dezie
webụsaịtịhttp://www.media.mit.edu/people/dsengeh, http://cargocollective.com/sengeh/ Dezie

David Moinina Sengeh (amụrụ n'afọ 1986 ma ọ bụ n'afọ 1987) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Sierra Leone nke jere ozi dị ka onye isi minista Sierra Leone mgbe Onye isi ala Julius Maada Bio họpụtara ya n'afọ 2023. [1] rụrụ ọrụ dị ka minista nke agụmakwụkwọ sekọndrị na nke dị elu na onye isi ọrụ ọhụrụ maka Directorate of Science, Technology and Innovation . [2] Ọ bụ onye TED Senior Fellow.

  1. Ekwealor (2018-10-22). David Moinina Sengeh; 6 facts about Sierra Leone's 31-year-old Chief Innovation Officer (en-US). Techpoint.Africa. Retrieved on 2020-05-21.
  2. "'Role model' minister holds Zoom meeting with baby", BBC News, 2020-04-30. Retrieved on 2020-05-21. (in en-GB)

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne